13 Ọ̀ bụ na a gwabeghị onyenwe m ihe m mere mgbe Jezibel gburu ndị amụma Jehova, otú m si zoo ụfọdụ ndị amụma Jehova, otu narị ndị ikom, mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba,+ ma na-enye ha ihe oriri na mmiri?+
4E nwere otu nwaanyị n’ime ndị nwunye ụmụ+ ndị amụma nke tikuru Ịlaịsha, sị: “Di m bụ́ ohu gị anwụwo; gị onwe gị makwaara nke ọma na ohu gị nọ na-atụ egwu+ Jehova, onye anyị ji ụgwọ+ abịawokwa ịkpọrọ ụmụ m abụọ ka ha bụrụ ndị ohu ya.”