25 Mgbe ha hapụrụ ya lawa (n’ihi na ha hapụrụ ya ọ dị ndụ ọnwụ ka mma),+ ndị na-ejere ya ozi gbaara ya izu+ n’ihi ọbara+ ụmụ Jehoyada+ onye nchụàjà; ha wee gbuo ya+ ka o dina n’ihe ndina ya. Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ha elighị ya n’ebe a na-eli ndị eze.+
4 Ma o gbughị ụmụ ha, kama o mere dị ka ihe e dere n’iwu si dị, n’akwụkwọ Mozis,+ bụ́ nke Jehova nyere n’iwu, sị: “Ndị bụ́ nna agaghị anwụ n’ihi ụmụ ha,+ ụmụ agaghịkwa anwụ n’ihi nna ha;+ kama onye nke ọ bụla ga-anwụ n’ihi mmehie nke ya.”+