Diuterọnọmi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E gosiwo gị ya, ka i wee mara na Jehova bụ ezi Chineke;+ e nweghị ọzọ ma e wezụga ya.+ 1 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+ Aịzaya 43:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+
2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+
10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+