2 Samuel 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ ozi+ wee tụgide Jeruselem aka iji bibie ya; Jehova wee malite inwe mwute+ maka ọdachi ahụ, o wee sị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta mbibi n’etiti ndị Izrel: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọkwa nso n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna,+ onye Jibọs.+ Abụ Ọma 103:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi+ ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru,+Site n’irube isi n’iwu ya.+
16 Mmụọ ozi+ wee tụgide Jeruselem aka iji bibie ya; Jehova wee malite inwe mwute+ maka ọdachi ahụ, o wee sị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta mbibi n’etiti ndị Izrel: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọkwa nso n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna,+ onye Jibọs.+
20 Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi+ ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru,+Site n’irube isi n’iwu ya.+