Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+ 2 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Abna+ nwa Nee, bụ́ onyeisi ndị agha Sọl, kpọọrọ Ish-boshet+ nwa Sọl wee kpọfee ya Mahaneyim,+ 2 Samuel 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Bazilaị emewokwa nnọọ agadi, ọ dị afọ iri asatọ;+ ọ bụkwa ya nyere eze ihe oriri mgbe o bi na Mahaneyim,+ n’ihi na ọ bụ nnukwu mmadụ.+
2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+
32 Bazilaị emewokwa nnọọ agadi, ọ dị afọ iri asatọ;+ ọ bụkwa ya nyere eze ihe oriri mgbe o bi na Mahaneyim,+ n’ihi na ọ bụ nnukwu mmadụ.+