Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ 1 Ndị Eze 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ikpeazụ, eze ziri ozi wee kpọọ Shimiaị+ ma sị ya: “Wuoro onwe gị ụlọ na Jeruselem, birikwa n’ebe ahụ, esikwala n’ebe ahụ pụọ gaa ebe ọ bụla. Nehemaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụfọdụ n’ime ụmụ Juda na ụfọdụ n’ime ụmụ Benjamin+ bikwa na Jeruselem. Ndị bụ́ ụmụ Juda bụ Ataya nwa Ọzaya nwa Zekaraya nwa Amaraya nwa Shefataya nwa Mahalalel nwa Pirez;+
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
36 N’ikpeazụ, eze ziri ozi wee kpọọ Shimiaị+ ma sị ya: “Wuoro onwe gị ụlọ na Jeruselem, birikwa n’ebe ahụ, esikwala n’ebe ahụ pụọ gaa ebe ọ bụla.
4 Ụfọdụ n’ime ụmụ Juda na ụfọdụ n’ime ụmụ Benjamin+ bikwa na Jeruselem. Ndị bụ́ ụmụ Juda bụ Ataya nwa Ọzaya nwa Zekaraya nwa Amaraya nwa Shefataya nwa Mahalalel nwa Pirez;+