1 Samuel 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa, m̀ ga-egbu ndị Filistia ndị a?” Jehova wee sị Devid: “Gaa, ị ga-egbu ndị Filistia wee zọpụta Kaịla.” 1 Samuel 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid wee malite ịjụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m chụwa ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga nke a? M̀ ga-achụkwu ha?” O wee zaa ya,+ sị: “Chụwa ha, n’ihi na ị ga-achụkwu ha, ị ga-anapụtakwa ha ihe niile.”+ 2 Samuel 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị Devid: “Gbagoo, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+
2 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa, m̀ ga-egbu ndị Filistia ndị a?” Jehova wee sị Devid: “Gaa, ị ga-egbu ndị Filistia wee zọpụta Kaịla.”
8 Devid wee malite ịjụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m chụwa ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga nke a? M̀ ga-achụkwu ha?” O wee zaa ya,+ sị: “Chụwa ha, n’ihi na ị ga-achụkwu ha, ị ga-anapụtakwa ha ihe niile.”+
19 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị Devid: “Gbagoo, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+