2 Ihe E Mere 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ e merụrụ ya na Rema+ mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Azaraya+ nwa Jehoram+ eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram+ nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.+ 2 Ihe E Mere 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Jehoahaz ka Jehoash eze Izrel jidere+ na Bet-shimesh. E mesịa, ọ kpụtara ya na Jeruselem+ wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.
6 O wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ e merụrụ ya na Rema+ mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Azaraya+ nwa Jehoram+ eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram+ nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.+
23 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Jehoahaz ka Jehoash eze Izrel jidere+ na Bet-shimesh. E mesịa, ọ kpụtara ya na Jeruselem+ wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.