Ọnụ Ọgụgụ 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova wee gbadata n’ígwé ojii+ gwa ya okwu,+ werekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ ya mee ka ọ dakwasị ndị okenye iri asaa ahụ. O wee ruo na ozugbo mmụọ ahụ dakwasịrị ha, ha malitere ime ka ndị amụma; ma ha emeghị ya ọzọ.+ 2 Ihe E Mere 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmụọ+ Chineke wee dakwasị Azaraya nwa Oded.+ 2 Ihe E Mere 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ+ Jehova wee dakwasị Jahazayel, nwa Zekaraya nwa Benaya nwa Jeayel nwa Matanaya onye Livaị nke si n’agbụrụ Esaf,+ n’etiti ndị ahụ zukọtara. 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
25 Jehova wee gbadata n’ígwé ojii+ gwa ya okwu,+ werekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ ya mee ka ọ dakwasị ndị okenye iri asaa ahụ. O wee ruo na ozugbo mmụọ ahụ dakwasịrị ha, ha malitere ime ka ndị amụma; ma ha emeghị ya ọzọ.+
14 Mmụọ+ Jehova wee dakwasị Jahazayel, nwa Zekaraya nwa Benaya nwa Jeayel nwa Matanaya onye Livaị nke si n’agbụrụ Esaf,+ n’etiti ndị ahụ zukọtara.
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+