2 Ihe E Mere 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+ Ezra 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel. Abụ Ọma 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+Dozie obi ha.+Jiri ntị gị nụrụ,+
3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+
10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel.