9 Aịzaya wee zaa, sị: “Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama+ si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe ahụ o kwuru: Onyinyo ọ̀ ga-aga ihu nzọụkwụ iri n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ, ka ọ̀ ga-aga azụ nzọụkwụ iri?”
31 O wee ruo na mgbe ndị isi Babịlọn+ zitere ndị bụ́ ọnụ na-ekwuru ha ka ha jụọ ya+ banyere ihe àmà+ ahụ mere n’ala ya, ezi Chineke hapụrụ ya+ iji lee ya ule,+ iji mara ihe niile dị ya n’obi.+
8 Lee, m ga-eme ka onyinyo nke gbadaworo agbada n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz, bụ́ nke ìhè anyanwụ+ mere ka e nwee n’elu ihe nrịgo ahụ, laa azụ nzọụkwụ iri.”’”+ Anyanwụ wee laa azụ nzọụkwụ iri n’elu ihe nrịgo ahụ ọ gbadaworo.+