2 Ndị Eze 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ahụ, Birodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi+ na onyinye; n’ihi na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa. Aịzaya 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’oge ahụ, Merodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye,+ mgbe ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+
12 N’oge ahụ, Birodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi+ na onyinye; n’ihi na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.
39 N’oge ahụ, Merodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye,+ mgbe ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+