1 Ndị Eze 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Mgbe ndị iro meriri ndị gị bụ́ Izrel,+ n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha ewee lọghachikwute gị+ n’ezie ma nọrọ n’ụlọ a too aha gị+ ma kpee ekpere+, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+ Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
33 “Mgbe ndị iro meriri ndị gị bụ́ Izrel,+ n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha ewee lọghachikwute gị+ n’ezie ma nọrọ n’ụlọ a too aha gị+ ma kpee ekpere+, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+