Jenesis 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na amarawo m ya ka o wee nye ụmụ ya nakwa ezinụlọ ya ga-anọchi ya iwu ka ha debe ụzọ Jehova iji na-eme ezi omume ma na-eme ihe n’ikpe ziri ezi;+ ka Jehova wee mezuoro Ebreham ihe o kwuru banyere ya.”+ Abụ Ọma 112:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ ya ga-aghọ ndị ukwu n’ụwa.+ ד [Dalet]A ga-agọzikwa ọgbọ nke ndị ziri ezi.+ Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+ Ilu 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ezi omume na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Obi ụtọ na-adịrị ụmụ ya ndị ga-anọ mgbe ọ nwụsịrị.+
19 N’ihi na amarawo m ya ka o wee nye ụmụ ya nakwa ezinụlọ ya ga-anọchi ya iwu ka ha debe ụzọ Jehova iji na-eme ezi omume ma na-eme ihe n’ikpe ziri ezi;+ ka Jehova wee mezuoro Ebreham ihe o kwuru banyere ya.”+
7 Onye ezi omume na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Obi ụtọ na-adịrị ụmụ ya ndị ga-anọ mgbe ọ nwụsịrị.+