34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị na nna nna anyị hà+ edebeghị iwu gị,+ ha aṅaghịkwa ntị ná ntụziaka gị+ ma ọ bụ n’ihe àmà gị ndị i ji gbaa àmà+ megide ha.
7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+