Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 146:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+ Mkpughe 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+
6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+ Mkpughe 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+
7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+