Job 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ị gbaziwo ọtụtụ ndị,+Ị na-emebukwa ka aka ndị na-adịghị ike dị ike.+ Ilu 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ mmanụ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na-eme ka obi ṅụrịa, otú ahụkwa ka enyi mmadụ si atọ ụtọ n’ihi ndụmọdụ nke si ná mkpụrụ obi.+ Ndị Galeshia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+
9 Ọ bụ mmanụ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na-eme ka obi ṅụrịa, otú ahụkwa ka enyi mmadụ si atọ ụtọ n’ihi ndụmọdụ nke si ná mkpụrụ obi.+
6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+