Jenesis 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ rịọsiri ha ike,+ nke mere na ha sooro ya bata n’ụlọ ya. O wee meere ha oriri,+ o mekwara achịcha na-ekoghị eko,+ ha wee rie. Ndị Ikpe 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Matiu 25:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na agụụ gụrụ m, unu wee nye m ihe ka m rie;+ akpịrị kpọrọ m nkụ, unu wee nye m ihe ka m ṅụọ. Abụ m onye ọbịa, unu wee nabata m nke ọma;+ Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu echefula ile ọbịa,+ n’ihi na site na ya, ụfọdụ lere ndị mmụọ ozi ọbịa+ n’amaghị ama. 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
3 Ma ọ rịọsiri ha ike,+ nke mere na ha sooro ya bata n’ụlọ ya. O wee meere ha oriri,+ o mekwara achịcha na-ekoghị eko,+ ha wee rie.
21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.
35 N’ihi na agụụ gụrụ m, unu wee nye m ihe ka m rie;+ akpịrị kpọrọ m nkụ, unu wee nye m ihe ka m ṅụọ. Abụ m onye ọbịa, unu wee nabata m nke ọma;+