2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+ Abụ Ọma 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara,+Mba dị iche iche anọrọkwa na-atamu ihe efu?+ Abụ Ọma 74:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị na-ebuso gị iro ebigbọwo n’etiti ebe a na-ezute gị.+Ha egwunyewo ihe e ji mara ha ka ọ bụrụ ihe àmà.+ Ọrụ Ndịozi 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 onye ji mmụọ nsọ si n’ọnụ nna nna anyị Devid,+ bụ́ ohu gị, sị, ‘Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara, ndị dị iche iche ana-atụgharịkwa uche n’ihe efu?+
28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
4 Ndị na-ebuso gị iro ebigbọwo n’etiti ebe a na-ezute gị.+Ha egwunyewo ihe e ji mara ha ka ọ bụrụ ihe àmà.+
25 onye ji mmụọ nsọ si n’ọnụ nna nna anyị Devid,+ bụ́ ohu gị, sị, ‘Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara, ndị dị iche iche ana-atụgharịkwa uche n’ihe efu?+