Ọpụpụ 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+ Abụ Ọma 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ nọkwa n’elu cherọb fere bịa,+Ọ nọkwa n’elu nku otu mmụọ fere bịa ọsọ ọsọ.+ Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+