Ọpụpụ 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+ Abụ Ọma 78:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum. Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+ Abụ Ọma 103:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova dị ebere, na-emekwa amara,+Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, o nwere obiọma dị ukwuu.+ Jems 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+
6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+
38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.
5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+
11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+