Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 119:53
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  53 Oké iwe ji m n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ,+

      Bụ́ ndị na-ahapụ iwu gị.+

  • Ezikiel 9:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Jehova wee gaa n’ihu ịsị ya: “Gagharịa n’ime obodo a, n’ime Jeruselem, kaa ndị na-eze ume ma na-asụ ude+ n’ihi ihe arụ niile a na-eme n’ime ya+ akara n’egedege ihu.”

  • Ezikiel 22:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ndị nchụàjà ya emebiwo iwu m,+ ha nọkwa na-emerụ ebe nsọ m niile.+ Ha akpaghị ókè+ n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị,+ ha emeghịkwa ka a mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha,+ ha ewepụwokwa anya ha n’ụbọchị izu ike m,+ e mewokwa ka m bụrụ onye rụrụ arụ n’etiti ha.+

  • Hosia 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ihe ọmụma adịghị.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo ihe ọmụma,+ mụ onwe m ga-ajụ gị ka ị ghara ịbụkwa onye nchụàjà m;+ ebe ọ bụ na ị na-echefu iwu Chineke gị,+ mụ onwe m ga-echefu ụmụ gị.+

  • Emọs 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Juda nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha jụrụ iwu Jehova+ nakwa n’ihi na ha edebeghị ụkpụrụ ya; ma ụgha ha,+ bụ́ nke ndị nna nna ha gbasoro, nọ na-eme ka ha kpafuo.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya