Abụ Ọma 85:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị chịkwawo iwe gị dum;+Ị kwụsịwo iwe gị dị ọkụ.+ Abụ Ọma 103:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ gaghị na-ahụta mmejọ mgbe niile,+Ọ gaghịkwa anọgide na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+
12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+