11 otú ahụ ka okwu m nke si n’ọnụ m pụta ga-adị.+ Ọ gaghị agba aka lọghachikwute m,+ kama ọ ga-eme ihe na-atọ m ụtọ,+ ọ ga-emezukwa ihe m zigara ya ka o mee.+
29 “‘Nke a ga-abụrụ unu ihe ịrịba ama,’+ ka Jehova kwuru, ‘na m ga-elebara unu anya n’ebe a, ka unu wee mara na okwu m kwuru aghaghị imezu, ya bụ, na ọdachi ga-adakwasị unu:+