4 Ma n’ihi ụmụnna ụgha+ ndị e ji nwayọọ kpọbata,+ bụ́ ndị gbebatara dị ka ndị nledo ka ha wee mebie nnwere onwe+ nke anyị nwere n’ime Kraịst Jizọs, ka ha wee mee ka anyị bụrụ nnọọ ndị ohu+—
3 Unu ekwela ka onye ọ bụla rafuo unu n’ụzọ ọ bụla, n’ihi na ọ gaghị abịa ma ọ bụrụ na e bughị ụzọ nwee ndapụ n’ezi ofufe,+ e kpugheekwa+ onye ahụ na-emebi iwu,+ nke bụ́ nwa mbibi.+