Aịzaya 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ìhè Izrel+ ga-aghọ ọkụ,+ Onye Nsọ ya ga-aghọkwa ire ọkụ;+ ọ ga-enwusi ike wee repịa ahịhịa na osisi ogwu ya+ n’otu ụbọchị. Hosia 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Betel, otú a ka a ga-eme unu, n’ihi ihe ọjọọ unu nke gabigara ókè.+ Mgbe chi bọrọ, a ga-ala eze Izrel n’iyi.”+
17 Ìhè Izrel+ ga-aghọ ọkụ,+ Onye Nsọ ya ga-aghọkwa ire ọkụ;+ ọ ga-enwusi ike wee repịa ahịhịa na osisi ogwu ya+ n’otu ụbọchị.
15 Betel, otú a ka a ga-eme unu, n’ihi ihe ọjọọ unu nke gabigara ókè.+ Mgbe chi bọrọ, a ga-ala eze Izrel n’iyi.”+