12 “Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe a, ònyekwa ka Jehova ji ọnụ ya gwa okwu, ka onye ahụ wee kọọ ya?+ N’ihi gịnị ka ala a ga-eji laa n’iyi, e wee gbaa ya ọkụ dị ka ala ịkpa, n’enweghị onye na-esi na ya agafe?”+
18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị enwe ike ịnapụta ha n’ụbọchị oké iwe Jehova;+ ma ọkụ nke ekworo ya ga-eripịa ụwa dum,+ n’ihi na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa, mkpochapụ ahụ ga-adịkwa nnọọ ukwuu.”+