10 “Ụmụ Izrel ga-adị ka ájá dị n’oké osimiri, bụ́ nke a na-apụghị ịtụ atụ̀ ma ọ bụ ịgụta ọnụ.+ Ọ ga-erukwa na n’ebe a na-asịbu ha, ‘Unu abụghị ndị m,’+ a ga-asị ha, ‘Unu bụ ụmụ nke Chineke dị ndụ.’+
29 Dịkwa nnọọ ka Aịzaya kwuru tupu oge eruo, sị: “E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha+ mere ka mkpụrụ fọdụrụ anyị, anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, a gaara emekwa ka anyị dị nnọọ ka Gọmọra.”+