4 ‘M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe, m ga-enyekwa mkpụrụ gị ala a niile;+ ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha,’+
12 N’ihi ya, sitekwa n’aka otu nwoke,+ onye dị ka onye nwụrụ anwụ,+ a mụtara ụmụ dị nnọọ ọtụtụ ka kpakpando dị n’eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri, nke a na-apụghị ịgụta ọnụ.+