Jenesis 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’ụtụtụ na mmụọ ya ezughị ike.+ O wee zie ozi kpọọ ndị niile na-eme anwansi n’Ijipt+ na ndị amamihe ya niile,+ Fero wee kọọrọ ha nrọ ya.+ Ma e nweghị onye kọwaara Fero nrọ ndị ahụ. 1 Ndị Eze 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+ Ekliziastis 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe a dum ka m jiworo amamihe nwalee. Asịrị m: “M ga-enwe amamihe.” Ma ọ dị anya n’ebe m nọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, a kụziiri Mozis ihe n’amamihe+ niile nke ndị Ijipt. N’eziokwu, ọ dị ike n’okwu+ na n’omume.
8 O wee ruo n’ụtụtụ na mmụọ ya ezughị ike.+ O wee zie ozi kpọọ ndị niile na-eme anwansi n’Ijipt+ na ndị amamihe ya niile,+ Fero wee kọọrọ ha nrọ ya.+ Ma e nweghị onye kọwaara Fero nrọ ndị ahụ.
30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+
22 N’ihi ya, a kụziiri Mozis ihe n’amamihe+ niile nke ndị Ijipt. N’eziokwu, ọ dị ike n’okwu+ na n’omume.