Ọnụ Ọgụgụ 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha wee si n’ugwu Jehova+ jee ije ụbọchị atọ, e bukwa igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova na-aga n’ihu ha ruo ụbọchị atọ iji chọtara ha ebe izu ike.+ Abụ Ọma 95:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụ́ ndị m ji iwe ṅụọ iyi banyere ha, sị:+“Ha agaghị abanye n’ebe izu ike m.”+ Aịzaya 63:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị nnọọ ka mgbe anụmanụ gbadara na ndagwurugwu,* mmụọ Jehova mere ka ha zuru ike.”+ Otú a ka i si duru ndị gị iji meere onwe gị aha mara mma.+ Ndị Hibru 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ọ bụrụ na Jọshụa+ dubara ha n’ebe izu ike,+ Chineke agaraghị emesị kwuo+ banyere ụbọchị ọzọ.
33 Ha wee si n’ugwu Jehova+ jee ije ụbọchị atọ, e bukwa igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova na-aga n’ihu ha ruo ụbọchị atọ iji chọtara ha ebe izu ike.+
14 Dị nnọọ ka mgbe anụmanụ gbadara na ndagwurugwu,* mmụọ Jehova mere ka ha zuru ike.”+ Otú a ka i si duru ndị gị iji meere onwe gị aha mara mma.+
8 N’ihi na ọ bụrụ na Jọshụa+ dubara ha n’ebe izu ike,+ Chineke agaraghị emesị kwuo+ banyere ụbọchị ọzọ.