2 Ndị Eze 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee jide eze,+ kpụrụ ya bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla,+ ka ha kpee ya ikpe. Jeremaya 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa ha,+ ha wee chụkwute Zedekaya na mbara ọzara Jeriko.+ Ha wee kpụrụ ya bịakwute Nebukadreza eze Babịlọn n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+ Jeremaya 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa eze,+ ha wee chụkwute Zedekaya+ na mbara ọzara Jeriko; ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.+
5 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa ha,+ ha wee chụkwute Zedekaya na mbara ọzara Jeriko.+ Ha wee kpụrụ ya bịakwute Nebukadreza eze Babịlọn n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+
8 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa eze,+ ha wee chụkwute Zedekaya+ na mbara ọzara Jeriko; ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.+