Ndị Ikpe 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+ Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+ Jeremaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.”
29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+
20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+
16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.”