Ezikiel 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+ Hosia 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-enye ya ubi vaịn ya malite mgbe ahụ gaa n’ihu,+ nyekwa ya ndagwurugwu Ekọ+ ka ọ bụrụ ọnụ ụzọ olileanya; ọ ga-aza òkù n’ebe ahụ dị ka ọ zara n’oge ọ bụ agbọghọ+ nakwa n’ụbọchị o si n’ala Ijipt pụta.+
8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+
15 M ga-enye ya ubi vaịn ya malite mgbe ahụ gaa n’ihu,+ nyekwa ya ndagwurugwu Ekọ+ ka ọ bụrụ ọnụ ụzọ olileanya; ọ ga-aza òkù n’ebe ahụ dị ka ọ zara n’oge ọ bụ agbọghọ+ nakwa n’ụbọchị o si n’ala Ijipt pụta.+