Abụ Ọma 78:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 N’ikpeazụ, ọ gbahapụrụ ụlọikwuu dị na Shaịlo,+Bụ́ ụlọikwuu o biri nke dị n’etiti ụmụ mmadụ.+ Hosia 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe ọjọọ ha niile dị na Gilgal,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka m nọ kpọ ha asị.+ M ga-achụpụ ha n’ụlọ m+ n’ihi ajọ omume ha. Agaghị m anọgide na-ahụ ha n’anya.+ Ndị isi ha niile na-eme isi ike.+ Luk 13:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Lee! A hapụworo unu ụlọ unu.+ Ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị ruo mgbe unu ga-asị, ‘Ngọzi na-adịrị onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova!’”+
15 “Ihe ọjọọ ha niile dị na Gilgal,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka m nọ kpọ ha asị.+ M ga-achụpụ ha n’ụlọ m+ n’ihi ajọ omume ha. Agaghị m anọgide na-ahụ ha n’anya.+ Ndị isi ha niile na-eme isi ike.+
35 Lee! A hapụworo unu ụlọ unu.+ Ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị ruo mgbe unu ga-asị, ‘Ngọzi na-adịrị onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova!’”+