Levitikọs 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma m ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche,+ m ga-amịpụtakwa mma agha n’ọbọ ka ọ chụwa unu;+ ala unu ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu,+ obodo unu dị iche iche ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe tọgbọrọ n’efu. 2 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+ Abụ Ọma 78:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 N’ikpeazụ, ọ gbahapụrụ ụlọikwuu dị na Shaịlo,+Bụ́ ụlọikwuu o biri nke dị n’etiti ụmụ mmadụ.+ Emọs 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-eme ka a dọrọ unu n’agha gabiga Damaskọs,’+ ka onye aha ya bụ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru.”+
33 Ma m ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche,+ m ga-amịpụtakwa mma agha n’ọbọ ka ọ chụwa unu;+ ala unu ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu,+ obodo unu dị iche iche ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe tọgbọrọ n’efu.
18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+
27 M ga-eme ka a dọrọ unu n’agha gabiga Damaskọs,’+ ka onye aha ya bụ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru.”+