Job 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Wepụ aka gị n’ahụ́ m ma mee ka ọ dị anya n’ebe m nọ,Ụjọ gị—ya ejidekwala m.+ Abụ Ákwá 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova elodawo ebe obibi niile nke Jekọb, o nweghịkwara nke ọ bụla n’ime ha ọmịiko.+N’oké iwe ya, ọ kwatuwo ebe niile e wusiri ike+ nke ada bụ́ Juda.O mewo ka ọ daruo ala,+ o merụwo alaeze ya+ na ndị isi ya.+
2 Jehova elodawo ebe obibi niile nke Jekọb, o nweghịkwara nke ọ bụla n’ime ha ọmịiko.+N’oké iwe ya, ọ kwatuwo ebe niile e wusiri ike+ nke ada bụ́ Juda.O mewo ka ọ daruo ala,+ o merụwo alaeze ya+ na ndị isi ya.+