Nehemaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee sị m: “Ndị fọdụrụnụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha, n’ógbè ahụ a na-achị achị,+ nọ n’ọnọdụ dị oké njọ,+ a na-akọchakwa ha;+ a kwatuwokwa mgbidi+ Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá+ ya ọkụ.” Jeremaya 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+
3 Ha wee sị m: “Ndị fọdụrụnụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha, n’ógbè ahụ a na-achị achị,+ nọ n’ọnọdụ dị oké njọ,+ a na-akọchakwa ha;+ a kwatuwokwa mgbidi+ Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá+ ya ọkụ.”
2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+