Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 74:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+

      Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru.

  • Jeremaya 23:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Egela ntị n’ihe ndị amụma, bụ́ ndị na-eburu unu amụma, na-ekwu.+ Ha na-eme ka unu bụrụ ihe efu.+ Ọ bụ ọhụụ nke si n’obi ha ka ha na-ekwupụta+—ọ bụghị nke si n’ọnụ Jehova.+

  • Abụ Ákwá 2:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ndị amụma gị ahụwo ọhụụ ihe na-abaghị uru na ihe na-adịghị enye afọ ojuju,+

      Ha ekpugheghị njehie gị iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+

      Kama nke ahụ, ha nọ na-ahụtara gị okwu na-abaghị uru na nke na-eduhie eduhie n’ọhụụ.+

  • Ezikiel 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị amụma nzuzu,+ ndị na-agbaso mmụọ nke ha,+ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla ha hụrụ!+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya