Abụ Ọma 68:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+ Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+
2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+