2 Samuel 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka anyị daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+ Jeremaya 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa ha,+ ha wee chụkwute Zedekaya na mbara ọzara Jeriko.+ Ha wee kpụrụ ya bịakwute Nebukadreza eze Babịlọn n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+
14 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka anyị daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+
5 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa ha,+ ha wee chụkwute Zedekaya na mbara ọzara Jeriko.+ Ha wee kpụrụ ya bịakwute Nebukadreza eze Babịlọn n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+