Jeremaya 47:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ha ga-anụ ụda ụkwụ oké ịnyịnya ya,+ nụkwa mkpọtụ ụgbọ ịnyịnya agha ya,+ bụ́ oké ụzụ nke ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya na-eme,+ ndị nna agaghị ele anya n’azụ ịkpọrọ ụmụ ha, n’ihi na aka ha akụdawo, Ezikiel 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ga-ala mgbidi Taya n’iyi,+ kwatuokwa ụlọ elu ya niile,+ m ga-ekpopụ ájá dị na ya, meekwa ka ọ bụrụ elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ.
3 Mgbe ha ga-anụ ụda ụkwụ oké ịnyịnya ya,+ nụkwa mkpọtụ ụgbọ ịnyịnya agha ya,+ bụ́ oké ụzụ nke ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya na-eme,+ ndị nna agaghị ele anya n’azụ ịkpọrọ ụmụ ha, n’ihi na aka ha akụdawo,
4 Ha ga-ala mgbidi Taya n’iyi,+ kwatuokwa ụlọ elu ya niile,+ m ga-ekpopụ ájá dị na ya, meekwa ka ọ bụrụ elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ.