Jenesis 32:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jekọb wee zipụ ndị ozi+ ka ha buru ya ụzọ gakwuru Isọ nwanne ya n’ala Sia,+ n’ala Idọm,+ Diuterọnọmi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+ Ezikiel 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ asịwo: “Lee! Ụlọ Juda dị nnọọ ka mba niile ọzọ,”+
5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+
8 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ asịwo: “Lee! Ụlọ Juda dị nnọọ ka mba niile ọzọ,”+