Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 49:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Idọm ga-aghọ ihe ijuanya.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+

  • Jeremaya 49:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Dị nnọọ ka ọ dị mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị dị ya nso,”+ ka Jehova kwuru, “ọ dịghị onye ga-ebi n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa nwa nke mmadụ ga-ebi na ya dị ka ọbịa.+

  • Ezikiel 25:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha.

  • Malakaị 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ebe ọ bụ na Idọm nọ na-asị, ‘A kụriwo anyị, ma anyị ga-alọghachi wuo ebe ndị ahụ a lara n’iyi,’ nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ha onwe ha ga-ewu ya; ma mụ onwe m ga-akwatu ya.+ Ndị mmadụ ga-akpọkwa ha “ókèala ajọ omume,” kpọọkwa ha “ndị Jehova kọchaworo+ ruo mgbe ebighị ebi.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya