Ezikiel 34:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mụ onwe m, Jehova, ga-abụ Chineke ha,+ ohu m Devid ga-abụkwa onyeisi n’etiti ha.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya. Luk 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+ Jọn 12:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya mere, ìgwè mmadụ ahụ zara ya, sị: “Anyị nụrụ n’ime Iwu ahụ na Kraịst ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi;+ oleekwanụ otú i si na-asị na a ghaghị iweli Nwa nke mmadụ elu?+ Ònye ka Nwa nke mmadụ a bụ?”+
24 Mụ onwe m, Jehova, ga-abụ Chineke ha,+ ohu m Devid ga-abụkwa onyeisi n’etiti ha.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.
32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+
34 Ya mere, ìgwè mmadụ ahụ zara ya, sị: “Anyị nụrụ n’ime Iwu ahụ na Kraịst ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi;+ oleekwanụ otú i si na-asị na a ghaghị iweli Nwa nke mmadụ elu?+ Ònye ka Nwa nke mmadụ a bụ?”+