5Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.
6 O wee puo ma jiri nwayọọ nwayọọ ghọọ osisi vaịn dị mkpụmkpụ,+ nke na-ama pokopoko, nke alaka ya na-awasaghị awasa; mgbọrọgwụ ya na-agbasakwa n’okpuru ya. O mesịrị ghọọ osisi vaịn, waa agalaba, waakwa alaka.+