Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 7:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, bụ́ nke abụọ, o yiri anụ ọhịa bea.+ O weliri otu akụkụ ya elu,+ ọ kpụkwa ọgịrịga atọ n’ọnụ, tagide ha ezé; ha nọkwa na-asị ya, ‘Bilie, rie anụ buru ibu.’+

  • Daniel 8:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Mgbe m leliri anya, m hụrụ, ma, lee! e nwere otu ebule+ nke guzo n’ihu ọwa mmiri ahụ, o nwekwara mpi abụọ. Mpi ya abụọ ahụ toro ogologo, kama otu ka ibe ya ogologo, nke ahụ ka ogologo bụ nke tolitere n’ikpeazụ.+

  • Daniel 11:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ugbu a, m ga-agwa gị ihe bụ́ eziokwu:+

      “Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya