22 N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m.+ Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe; ha abụghị ndị nwere nghọta.+ Ha bụ ndị maara ihe n’ime ihe ọjọọ, ma n’ime ihe ọma, ha bụ ndị na-amaghị ihe.+
10 Ọtụtụ ndị ga-asacha onwe ha,+ meekwa onwe ha ka ha dị ọcha,+ a ga-anụchakwa ha.+ Ndị ajọ omume ga na-emekwa ajọ omume,+ ọ dịghịkwa onye ajọ omume ọ bụla ga-aghọta ihe ndị a;+ ma ndị nwere nghọta ga-aghọta ha.+
9 Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe ndị a?+ Ònye nwere uche, ka o wee mara ha?+ N’ihi na ụzọ Jehova ziri ezi,+ ọ bụ ndị ezi omume ga na-eje ije na ya;+ ma ndị na-emebi iwu ga-asụ ngọngọ na ya.+
18 ebe ha nọ n’ọchịchịrị n’uche,+ bụrụkwa ndị e kewapụrụ+ ná ndụ nke si n’aka Chineke, n’ihi amaghị ihe+ nke dị n’ime ha, n’ihi na ihe adịghị emetụ ha n’obi.+