Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+ Abụ Ọma 81:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee hapụ ha ka ha buru isi ike nke dị n’obi ha gawa;+Ha wee na-eme dị ka atụmatụ nke ha si dị.+ Aịzaya 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+ Zekaraya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ha jụrụ ige ntị,+ ha nọ na-eme isi ike,+ ha kpọchisikwara ntị ha ike.+
8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+
2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+