Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Ezikiel 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-eji ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ kpee ya ikpe.+ M ga-emekwa ka nnukwu mmiri na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ na sọlfọ+ zokwasị ya na ìgwè ndị agha ya na ọtụtụ ndị ga-eso ya.+
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+
22 M ga-eji ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ kpee ya ikpe.+ M ga-emekwa ka nnukwu mmiri na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ na sọlfọ+ zokwasị ya na ìgwè ndị agha ya na ọtụtụ ndị ga-eso ya.+